Acts 17:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Dị ka Pọl na-eme oge nile, ọ banyere nꞌime ụlọ nzukọ ahụ ikwu okwu Chineke. O mere nke a izu ụka atọ, na-ekpughekwa ihe e dere nꞌakwụkwọ nsọ.
Igbo 2006
Pọl dika ọ nēme mb͕e dum, we bakuru ha, ogologo ubọchi-izu-ike atọ ọ nāgwa kwa ha okwu site n'ihe edeworo n'akwukwọ nsọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pọl bakwuuru ha, dịka ọ na-eme oge niile. Ọ nọnyere ha izu ụka atọ, ya na ha na-atụgharị uche nʼAkwụkwọ Nsọ,