Acts 17:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe nile ị na-ekwu na-akọ anyị ọkọ na ntị. Ha na-agbagwoju anyị anya. Anyị chọrọ ịnụ ha nke ọma.”
Igbo 2006
N'ihi na i nēweta na nti-ayi ihe ufọdu nke ala ọzọ: ya mere ayi nēzube ima isi ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị na-ekwu ihe ndị na-agbagwoju anyị anya. Anyị chọrọ ịmata ihe ndị a nke ọma.”