Acts 17:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma nzube ya banyere ihe nile bụ ka onye ọ bụla chọsie ihu ya ike. Eleghị anya mmadụ nwere ike lezie ụzọ ya anya, si otu a chọta Chineke. Ọ nọkwaghị mmadụ ọ bụla nꞌebe dị anya.
Igbo 2006
ka ha we chọ Chineke, ma eleghi anya ha gāsọ ìsì, we chọta Ya, ọ bu ezie na Ọ nọghi n'ebe di anya n'aru onye ọ bula nime ayi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nzube ya banyere ihe niile bụ ka onye ọbụla chọsie Chineke ike. Eleghị anya, mmadụ nwere ike lezie ụzọ ya anya, si otu a chọta ya. Ọ nọkwaghị mmadụ ọbụla nʼebe dị anya.