Acts 18:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na anọnyeere m gị. Ọ dịkwaghị onye ọ bụla pụrụ imerụ gị ahụ. Enwekwara m ọtụtụ mmadụ nꞌime obodo a.”
Igbo 2006
n'ihi na Mu onwem nọyere gi, ọ dighi kwa onye ọ bula gādakwasi gi ime gi ihe ọjọ: n'ihi na enwerem ọtutu madu n'obodo a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anọnyeere m gị. Ọ dịkwaghị onye ọbụla pụrụ imerụ gị ahụ. Enwekwara m ọtụtụ mmadụ nʼime obodo a.”