Acts 18:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Site na nke a, Pọl nọgidere nꞌobodo ahụ otu afọ na mkpirisi. Ọ na-ezikwa ndị mmadụ okwu Chineke.
Igbo 2006
O we nọdu n'ebe ahu otù arọ na ọnwa isi, nēzí okwu Chineke n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nọgidere ebe ahụ otu afọ na ọkara. Ọ na-ezikwa ndị mmadụ okwu Chineke.