Acts 19:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Apọlọs nọgidere na Kọrint, Pọl gakwara nꞌihu nꞌije ya. Ọ bịaruru Tọki. Nꞌebe ahụ ọ hụrụ ọtụtụ ndị na-eso ụzọ Onyenwe anyị.
Igbo 2006
O we rue mb͕e Apọlos nọ na Kọrint, na Pọl, mb͕e ọ gabigasiri nime elu ala, ọ biaruru Efesọs, hu madu ufọdu ndi nēso uzọ Jisus:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Apọlọs nọ na Kọrint, Pọl sitere ụzọ nke nʼime elu ala bịarute Efesọs. Nʼebe ahụ, ọ hụrụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ ahụ,