Acts 19:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ndị a gakwara nꞌihu afọ abụọ. Ndị nile bi na Tọki, nke dị nꞌEsia, nụkwara ozi ọma Onyenwe anyị Jisọs. Ọtụtụ nꞌime ha bụ ndị Juu ma ndị ọzọ bụ ndị Griik.
Igbo 2006
Ewe nēme nka ogologo arọ abua; ya mere ndi nile ndi bi n'Esia nuru okwu Onye-nwe-ayi, ma ndi-Ju ma ndi-Grik.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ndị a gakwara nʼihu afọ abụọ. Ndị niile bi na Eshịa nụkwara oziọma Onyenwe anyị. Ọtụtụ nʼime ha bụ ndị Juu, ma ndị ọzọ bụ ndị Griik.