Acts 19:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onyenwe anyị tụkwasịrị Pọl ike, ime ihe ịrịba ama dị iche iche.
Igbo 2006
Chineke nālu kwa ọlu di ike site n'aka Pọl dika anāhughi mb͕e ọ bula:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke sitere nʼaka Pọl rụọ ọtụtụ ọrụ ebube pụrụ iche.