Acts 19:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eme ihe dị otu a bụ ụmụ asaa Skiva onye nchụaja ndị Juu.
Igbo 2006
Umu-ndikom asa nke otù onye-Ju, anākpọ Skiva, bú onye-isi-nchu-àjà, di, ndi mere nka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eme ihe dị otu a bụ ụmụ asaa nke Skiva, onyeisi nchụaja, bụ onye Juu.