Acts 19:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ ndị chegharịrị bịara na-ekwupụta omume ọjọọ ha nile, nꞌihu mmadụ nile.
Igbo 2006
Ọtutu madu n'etiti ndi kwereri na Jisus bia-kwa-ra, nēkwuputa, nākọ kwa ihe nile ha nēme.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ ndị kwenyerenụ bịara na-ekwupụta omume ọjọọ ha niile, nʼihu mmadụ niile.