Acts 19:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ jụrụ ndị a ajụjụ sị ha, “Unu natakwara Mmụọ Nsọ mgbe unu kweere?” Ha zara sị ya, “Ọ dịghị! Anyị aghọtaghị ihe ị na-ekwu. Gịnị bụ Mmụọ Nsọ?”
Igbo 2006
o we si ha, Ùnu natara Mọ Nsọ mb͕e unu kwere? Ha si ya, É-è, kama ayi anughi ọbuná ma enyere Mọ Nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sị ha, “Unu natakwara Mmụọ Nsọ mgbe unu kweere?” Ha sịrị ya, “Mba, anyị anụbeghị na ọ nwere ihe dịka Mmụọ Nsọ.”