Acts 19:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe nile ndị a gosiri otu okwu Chineke si gbasaa, ma guzosiekwa ike.
Igbo 2006
Otú a ka okwu Onye-nwe-ayi were ike nāga n'iru n'iru nādi kwa irè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, okwu Onyenwe anyị toro, na-agbasa nʼike nʼike na-adịkwa ire.