Acts 19:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O buru ụzọ zipụ ndị na-enyere ya aka, bụ Timoti na Erastọs ka ha buru ụzọ jeruo Griis. Ma ya onwe ya nọgidere nꞌime Tọki ụbọchị ụfọdụ.
Igbo 2006
Mb͕e o zigasiri na Masedọnia madu abua nime ndi nējere ya ozi, bú Timọti na Erastọs, ya onwe-ya we nọdu n'Esia nwa oge.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O zipụrụ ndị na-enyere ya aka, bụ Timoti na Erastọs ka ha buru ụzọ jeruo Masidonia. Ma ya onwe ya nọgidere nʼime Eshịa nwa oge.