Acts 19:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye malitere nsogbu ahụ bụ otu nwoke a na-akpọ Dimitriọs. Ọ bụ ọkpụụzụ nke ọlaọcha. O nwekwara ọtụtụ ndị e goro ọrụ ndị na-akpụ ụdị chi dị iche iche a na-akpọ Daịana, bụ chị ndị obodo Griik.
Igbo 2006
N'ihi na otù nwoke, aha-ya bu Dimitriọs, bú uzú ọla-ọcha, onye nākpu ulo nsọ ntà nke ọla-ọcha nke Daiana, ọ bughi ọlu ntà ka onye ahu nēwetara ndi-ọ̀kà;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye ụzụ na-agbaze ọlaọcha, aha ya bụ Dimitriọs, onye ji ọlaọcha na-akpụ ụlọ arụsị ala ahụ a na-akpọ Atemis. Ọ na-ewetara ya na ndị ụzụ ibe ya ego nʼebe o hiri nne.