Acts 19:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha were oke iwe tie mkpu na-asị, “Ukwuu ka Daịana ndị Efesọs dị!”
Igbo 2006
Mb͕e ha nuru nka, ha we juputa n'ọnuma, ti kwa nkpu, si, Daiana nke ndi Efesọs di uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha were oke iwe tie mkpu na-asị, “Atemis ndị Efesọs dị ukwuu!”