Acts 19:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pọl jụrụ ha ajụjụ ọzọ sị, “Gịnị ka unu kwenyere nꞌime ya mgbe e mere unu baptizim?” Ha zara sị ya, “Anyị kweere nꞌihe nile Jọn omee baptizim ziri.”
Igbo 2006
O we si, Ọ̀ bu ibà nime gini kwa ka emere unu baptism? Ha we si, Ibà nime baptism nke Jọn.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ sịrị, “Gịnị ka unu kwenyere nʼime ya mgbe e mere unu baptizim?” Ha sịrị, “Baptizim nke Jọn.”