Acts 19:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pọl gbalịsịrị ike ịbanye nꞌebe ahụ, ma ndị kwere ekwe nile gbochiri ya.
Igbo 2006
Ma mb͕e Pọl zubere ibakuru ọra madu ahu, ndi nēso uzọ Jisus ekweghi ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pọl chọrọ ịbakwuru igwe mmadụ ahụ, ma ndị na-eso ụzọ ahụ ekweghị ya.