Acts 19:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu aka ahụ kwa, ụfọdụ ndị enyi ya nꞌetiti ndị na-achị achị nꞌobodo ahụ zigakwara ya ozi na-arịọ ya, ka ọ hapụ iji aka ya kpatara onwe ya ọnwụ site nꞌịbanye.
Igbo 2006
Ufọdu kwa n'etiti ndi-isi Esia, ebe ha bu ndi-eyì-ya, ha zigara ya ozi, we riọ ya ka ọ ghara inuye onwe-ya nime ebe ahu anēkiri ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu aka ahụ kwa, ụfọdụ ndị enyi ya nʼetiti ndị na-achị Eshịa zigakwaara ya ozi na-arịọ ya ka ọ hapụ ịbanye nʼebe ahụ a na-eme ihe ileleanya.