Acts 19:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị obodo a nile nọ na-eti mkpu nꞌụlọ nzukọ a. Ebe ahụ nile jupụtara nꞌaghara. Nꞌezie, ọtụtụ nꞌime ha amataghị ihe ha jiri nọdụ nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ya mere ufọdu nēti nkpu otù ihe, ufọdu nēti kwa ihe ọzọ: n'ihi na nzukọ ahu nāb͕a aghara; ndi kariri n'ọnu-ọgugu n'etiti ha amataghi kwa ihe ha jiri zukọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, nzukọ ahụ na-agba aghara, ụfọdụ mmadụ na-eti mkpu otu ihe, ndị ọzọ na-eti ihe ọzọ. Nʼezie, ọtụtụ nʼime ha amatakwaghị ihe ha jiri nọdụ nʼebe ahụ.