Acts 19:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌotu ntabi anya ahụ, mgbe igwe mmadụ ahụ matara na ọ bụ onye Juu, ha bidoro iti mkpu ihe dị ka ogologo awa abụọ na-asị, “Ukwuu ka Daịana ndị Efesọs dị! Ukwuu ka Daịana ndị Efesọs dị!”
Igbo 2006
Ma mb͕e ha mazuru na ọ bu onye-Ju, ha nile were otù olu nēti nkpu ihe ra ka oge hour abua, si, Daiana nke ndi Efesọs di uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼotu ntabi anya ahụ, mgbe ha matara na ọ bụ onye Juu, ha bidoro iti mkpu ihe dịka ogologo awa abụọ na-asị, “Atemis ndị Efesọs dị ukwuu!”