Acts 19:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe nke a bụ ihe a maara amara, unu ekwesịghị isogbu onwe unu, ọ bụladị ma mmadụ kwuo okwu megide ya. Unu emela ihe ọ bụla nꞌobi ilu.
Igbo 2006
Ya mere ebe anāpughi irughari ihe ndia uka, unu aghaghi ijurú, na ighara ime ihe nēchèghi echè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ihe ndị a adịghị na ngọpụ, ọ dị mkpa ka unu nọdụ nwayọọ, ghara imebi ihe ọbụla nʼecheghị echiche.