Acts 19:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Lee ugbu a, unu sepụtara nꞌebe a ndị a na-abụghị ndị ohi, ndị na-ezukwaghị ihe ọ bụla nꞌogige chi nwanyị a a na-akpọ Daịana, ma ha emerụkwaghị ya.
Igbo 2006
N'ihi na unu kutara ndikom ndia n'ebe a, ndi nābughi ndi nēzu ihe ulo chi n'ori ma-ọbu ndi nēkwulu chi-nwanyi nke ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee ugbu a, ndị a unu kpọtara nʼebe a abụghị ndị ohi, ndị na-ezuru ihe nʼogige chi anyị, maọbụ na-ekwutọ eze nwanyị arụsị anyị.