Acts 19:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na Dimitriọs na ndị ọkpụụzụ ibe ya nwere ihe ọ bụla megide ha, ha gaa nꞌụlọ ikpe. Ndị na-ekpe ikpe ga-eleba okwu ha anya. Kama ha mee ya nꞌusoro iwu.
Igbo 2006
Ya mere ọ buru na Dimitriọs, na ndi-ọ̀kà ndi soro ya, nwere okwu megide onye ọ bula, anēdebe ubọchi ikpé, ndi-isi nọ kwa: ka ha borita onwe-ha ebubo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na Dimitriọs na ndị ọkpụ ụzụ ibe ya nwere ihe ọbụla megide ha, ha gaa nʼụlọikpe. Ndị na-ekpe ikpe ga-eleba okwu ha anya. Kama ha mee ya nʼusoro iwu kwadoro.