Acts 19:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ bụrụ na ha nwere ihe ọzọ bụ mkpa ha, a pụrụ imedo ya na nzukọ ndị ọchịchị obodo.
Igbo 2006
Ma ọ buru na unu nāchọ ihe ọ bula bayere okwu di iche, agēdozi ya na nzukọ ahu nke ziri ezi n'iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na o nwere ihe ọzọ dị iche unu chọrọ ka e mee, a ga-edozi ya na nzukọ nke ndị obodo na-eme nʼụzọ ziri ezi.