Acts 19:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na anyị na-etinye onwe anyị na nsogbu ịsa ajụjụ nꞌihu ndị isi Rom, nꞌihi aghara nile nke ụbọchị taa. Ma nke ka nke, ọ dịghị ihe anyị ga-asị na ọ bụ isi aghara a. Amaghị m ihe m ga-ekwu ma ọ bụrụ na akpọọ m.”
Igbo 2006
N'ihi na ayi nọ n'ihe-ize-ndu na agēji ihe mere ta bo ayi ebubo na ayi biliri megide ndi-isi, ebe ọ nādighi ihe wetara ya: n'ihi ya ayi agaghi-apu kwa iza ajuju bayere nb͕akọ a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na egwu dị, na-eleghị anya a ga-eji ihe nke mere taa boo anyị ebubo na anyị na-ebute ọgbaaghara. Anyị enweghị ọsịsa ziri ezi banyere ọgbaaghara nke a.”