Acts 19:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ gbasara ha, ha nile lakwara.
Igbo 2006
Mb͕e o kwusiri okwu ndia, o we zilaga nzukọ ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwuchara nke a, ọ gbasara ha.