Acts 19:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị mere ihe ndị a ruru mmadụ iri na abụọ.
Igbo 2006
Ha nile ra ka ndikom iri na abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha niile ruru ndị ikom iri na abụọ.