Acts 2:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O juru ha anya, gbaakwa ha gharịị. Ha sịrịtara onwe ha, “Gịnị ka nke a bụkwa?”
Igbo 2006
Ibobo we nwua ha nile n'aru, ha nwe-kwa-ra obi abua, nāsirita ibe-ha, Isi ihe a bu gini?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O juru ha anya, gbaakwa ha gharịị. Ha sịrịtara onwe ha, “Gịnị ka nke a bụ?”