Acts 2:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Chineke emeela ka ọ dịkwa ndụ ọzọ! Chineke tọpụrụ ya site nꞌagbụ nke ọnwụ, nꞌihi na ọ bụ ihe rara ahụ na ọnwụ ga-emeri ya.
Igbo 2006
Onye Chineke mere ka O si n'ọnwu bilie, mb͕e Ọ tọpusiri ihe-nb͕u nke ọnwu: n'ihi na ọnwu apughi ijide Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke emela ka o site nʼọnwụ bilie mgbe ọ tọpụchara ihe mgbu nke ọnwụ, nʼihi na ọnwụ enweghị ike ijide ya.