Acts 2:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Devidi kwuru okwu a banyere Jisọs, ‘Ana m ahụ Onyenwe anyị ka ọ na-anọgidekwa nꞌihu m. Ọ nọkwa nꞌaka nri m. Obi m agaghị emekwa mkpatụ.
Igbo 2006
N'ihi na Devid nēkwu okwu bayere Ya, si, Anamahuri Onye-nwe-ayi n'irum mb͕e nile; N'ihi na Ọ nọ n'aka-nrim, ka aghara ime ka M'me nkpatu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Devid kwuru banyere ya, “ ‘Ana m ahụ Onyenwe anyị ka ọ na-anọgide nʼihu m mgbe niile. Nʼihi na ọ nọ nʼaka nri m. Agaghị m ama jijiji.