Acts 2:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a ọṅụ jupụtara m obi. Ire m na-agbakwa ama banyere obi ụtọ m. Nꞌihi na amaara m na anụ ahụ m agaghị anọgide na-enweghị olileanya.
Igbo 2006
N'ihi nka ọ tọrọ obim utọ, obi nātọ kwa irem utọ nke-uku; Ọzọ kwa, anu-arum gēbi kwa n'olile-anya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọṅụ jupụtara m obi, ire m na-aṅụrịkwa ọṅụ; anụ ahụ m ga-ezukwa ike nʼolileanya,