Acts 2:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ụmụnna m, cheenụ echiche banyere nna nna anyị Devidi. Unu maara na ọ nwụrụ, e lie ya. Ebe e liri ya ka anyị nile mazuru taa.
Igbo 2006
Umu-nnam, o ziri ezi iwere nkwuwa-okwu gwa unu okwu bayere nna uku ayi Devid, na ọ nwuru, eli kwa ya, ílì-ya di kwa n'etiti ayi rue ubọchi ta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ụmụnna m, eji m nkwuwa okwu na-agwa unu banyere nna nna anyị Devid, bụ onye nwụrụ anwụ e lie ya. Ili ya dịkwa nʼetiti anyị taa.