Acts 2:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ Jisọs a, nke Devidi buru amụma banyere ya, ka Chineke kpọlitere site nꞌọnwụ! Anyị nile bụkwa ndị akaebe mbilite nꞌọnwụ ya.
Igbo 2006
Jisus nka ka Chineke mere ka O si n'ọnwu bilie, nke ayi onwe-ayi nile bu ndi-àmà-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ Jisọs a ka Chineke mere ka ọ dị ndụ ọzọ. Anyị niile bụkwa ndị akaebe banyere ya.