Acts 2:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ọ dịghị oge Devidi jiri rigoro gaa nꞌeluigwe. Ma ya onwe ya sịrị, ‘Chineke gwara Onyenwe m, nọdụ nꞌebe a nꞌaka nri m,
Igbo 2006
N'ihi na Devid arigoghi n'elu-igwe: ma ya onwe-ya si, Onye-nwe-ayi siri Onye-nwem, Nọdu ala n'aka-nrim,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịghị oge Devid jiri rigoro nʼeluigwe, ma ya onwe ya sịrị, “ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị, “Nọdụ ala nʼaka nri m,