Acts 2:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
tutuu ruo mgbe m mere ka ndị iro gị bụrụ ihe ịtụkwasị ụkwụ nye gị.’
Igbo 2006
Rue mb͕e M'gēdo ndi-iro-Gi ka ihe-nb͕akwasi nke ukwu-Gi abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị.” ’