Acts 2:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ya mere, ana m eme ka ndị Izirel nile mara nke ọma, na Chineke emeela Jisọs onye unu kpọgidere nꞌobe ka ọ bụrụ Onyenwe anyị na Onye nzọpụta!”
Igbo 2006
Ya mere ka ulo Israel nile mazue, na Chineke mere Ya ka Ọ buru Onye-nwe-ayi na Kraist-ayi, bú Jisus ahu Onye unu onwe-unu kpọgidere n'obe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ya mere, ana m eme ka ezinaụlọ Izrel niile mara nke ọma, na Chineke emeela Jisọs a onye unu kpọgidere nʼobe ka ọ bụrụ Onyenwe anyị na Kraịst.”