Acts 2:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị mmadụ nụrụ ihe ndị a Pita kwuru, akọnuche ha mara ha ikpe. Ha jụrụ Pita na ndị ozi iri na otu ahụ ajụjụ sị, “Ụmụnna, gịnị ka anyị ga-eme?”
Igbo 2006
Ma mb͕e ha nuru nke a, ewe dua ha nime obi-ha, ha we si Pita na ndi-ozi fọduru, Umu-nna-ayi, gini ka ayi gēme?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nụrụ ihe ndị a, akọnuche ha mara ha ikpe. Ha sịrị Pita na ndị ozi ndị ọzọ, “Ụmụnna, gịnị ka anyị ga-eme?”