Acts 2:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha nile jupụtara nꞌegwu nꞌihi na Chineke mere ka ha mata na ọ nọ nꞌetiti ha. Nꞌihi na ndị ozi Kraịst rụrụ ọrụ ebube dị iche iche.
Igbo 2006
Madu nile we tua egwu n'otù n'otù: eme-kwa-ra ọtutu ọlu-ebube na ihe-iriba-ama site n'aka ndi-ozi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nʼime ha jupụtara na egwu, nʼihi na ndị ozi na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube, na ihe ịrịbama dị iche iche.