Acts 2:45 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha rere ihe ha nwere, kee ego ọ bụla ha retara ka o ruo onye ọ bụla, dị ka o siri na-akpa ya.
Igbo 2006
ha we re ihe nile ha natara na ihe nile ha nwere, we kesa ha nye madu nile, dika nkpà diri onye ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha rere ihe ha nwere na nke ha kpatara, kenye onye ọbụla dịka mkpa ya siri dị.