Acts 20:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọgba aghara ndị a kwụsịrị, Pọl zipụrụ ozi ka a kpọọrọ ya ndị kwere ekwe nile. Mgbe ha bịara, ọ gwara ha okwu ịgba ume ikpeazụ iji kelee ha. Emesịa, ọ hapụrụ gawa Griis.
Igbo 2006
Ma mb͕e ùzù ahu tubìri, mb͕e Pọl kpọtasiri ndi nēso uzọ Jisus, kasi kwa ha obi, o kele ha ekele ikpe-azu we pua iga ba na Masedọnia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọgbaaghara ndị a kwụsịrị, Pọl kpọkwara ndị na-eso ụzọ ahụ, gbaa ha ume, gwa ha ka ha nọdụ nke ọma, ọ pụrụ gawa Masidonia.