Acts 20:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwokorọbịa ahụ ha kulitere na ndụ mere ka ọṅụ jupụta ha nꞌobi. Ọ gbakwara ha ume nke ukwuu.
Igbo 2006
Ha we kuta nwa-okoro ahu na ndu, ọ bughi kwa nkasi-obi ntà akasiri ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kulitere nwokorobịa ahụ na ndụ nke mere ka ọṅụ jupụta ha nʼobi. Ọ gbakwara ha ume nke ukwuu.