Acts 20:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌụbọchị nke ọzọ ya, anyị rutere Kiọs, nꞌụbọchị nke ọzọ kwa, anyị rutere Samọs. Ma mgbe otu ụbọchị ọzọ gasịrị, anyị rutere Melitọs.
Igbo 2006
Ayi we si n'ebe ahu ga, we rue na ncherita-iru Kaiọs n'ubọchi soni; ubọchi so ya ayi we rue ala na Samọs, we chere oge ufọdu na Trogilium; ubọchi soni ayi we bia rue Militọs.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị nke ọzọ ya, anyị rutere Kiọs, nʼụbọchị nke so ya, anyị gafere rute Samọs. Ma mgbe otu ụbọchị ọzọ gasịrị, anyị rutere Melitọs.