Acts 20:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nꞌoge anyị rutere Melitọs, Pọl zipụrụ ozi ka a kpọọrọ ya ndị okenye chọọchị Efesọs.
Igbo 2006
O we si na Militọs ziga n'Efesọs, kpọ ndi-okenye nke nzukọ Kraist ka ha biakute ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site na Melitọs, ọ zipụrụ ozi ka a kpọọrọ ya ndị okenye chọọchị nke Efesọs ka ha bịa zute ya.