Acts 20:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
arụrụ m ọrụ Onyenwe anyị site nꞌobi umeala na anya mmiri. Anatakwara m ntaramahụhụ dị ukwuu site nꞌizu ọjọọ ndị Juu nwere maka ịnapụ m ndụ m.
Igbo 2006
otú m'buru orù Onye-nwe-ayi n'obi di ume-ala nile, na anya-miri, na ọnwunwa di iche iche nke dakwasirim n'ajọ ìzù nile nke ndi-Ju:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Arụrụ m ọrụ Onyenwe anyị site nʼobi umeala na anya mmiri nʼetiti ntaramahụhụ dị ukwuu, site nʼizu ọjọọ ndị Juu gbara maka m.