Acts 20:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ na-aga ije ya, ọ na-agba ndị kwere ekwe nile ume, nꞌobodo nile ha gafere tutuu ruo mgbe ha rutere Griis.
Igbo 2006
Mb͕e ọ gabigasiri n'akuku ahu nile, were kwa ọtutu okwu kasie ha obi, ọ bia na Gris.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ gagharịchara nʼakụkụ ala ahụ niile, werekwa okwu nkasiobi gbaa ndị ụmụnna ume, ọ bịaruru ala Griis.