Acts 20:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Karịakwa na Mmụọ Nsọ na-ekpughere m nꞌebe ọ bụla na mkpọrọ na ntaramahụhụ na-eche m nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
ọ bu nání na Mọ Nsọ nāgwasim ike n'obodo nile n'otù n'otù, nāsi na ab͕u na nkpab͕u nādigide nēchem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Karịakwa na Mmụọ Nsọ na-agbara m ama nʼebe ọbụla na mkpọrọ na ntaramahụhụ na-eche m nʼebe ahụ.