Acts 20:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na amaara m na mgbe m si nꞌetiti unu pụọ, ndị ozizi ụgha yiri ọdụm ga-apụta nꞌetiti unu mee ka igwe atụrụ Chineke site nꞌeziokwu kpafuo.
Igbo 2006
Mu onwem matara na mb͕e m'lasiri agu jọb͕uru onwe-ha gābà n'etiti unu, ghara imere ìgwè aturu ebere;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na amaara m na mgbe m lachara, agụ jọgburu onwe ya ga-abata nʼetiti unu nke na-agaghị emere igwe atụrụ ebere.