Acts 20:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, lezienụ anya! Chetakwanụ na nꞌime afọ atọ m nọ nꞌetiti unu, ehihie na abalị, eji m ịkwa akwa na anya mmiri zi unu ihe bụ eziokwu.
Igbo 2006
N'ihi ya nēchenu nche, ebe unu chetara na ogologo arọ atọ arapughm iwere anya-miri nādu madu nile n'otù n'otù ọdú abali na ehihie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, na-echenụ nche! Chetakwanụ na nʼime afọ atọ m nọrọ nʼetiti unu, ehihie na abalị, eji m ịkwa akwa na anya mmiri na-adụ unu ọdụ.