Acts 20:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe ha buru anyị ụzọ malite, ha nọrị na-eche anyị mgbe anyị rutere na Troas.
Igbo 2006
Ma ndia bururi uzọ je, we nēche ayi na Troas.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a bu ụzọ gawa, na-eche anyị na Troas.