Acts 20:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe mmemme ngabiga ahụ gwụsịrị, anyị banyere ụgbọ mmiri rute Filipai nke dị nꞌugwu Griis. Ma mgbe ụbọchị ise gafere, anyị rutere Troas nꞌime Tọki ebe anyị nọdụrụ otu izu ụka.
Igbo 2006
Ayi onwe-ayi we si na Filipai ba n'ub͕ọ je, mb͕e ubọchi achicha ekoghi-eko gasiri, ayi we biakute ha na Troas ka o ruru ubọchi ise; ebe ayi nọgidere ubọchi asa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Mmemme Ngabiga ahụ gwụsịrị, anyị banyere ụgbọ mmiri rute Filipai bịakwute ha na Troas nʼụbọchị nke ise. Anyị nọrọ nʼebe ahụ ụbọchị asaa.